Onwuchekwa, Julie Chinaagorom - Evans Brothers (Nigeria Publishers) Ltd 1983 - 112 Mmiri na-ama nkuma ughu na o naghi ebu ya ebu. Onye a tinyeghi ihe n' ukwu nku o naghi anyi ya aru. Onye Chi ya na-agoro ka ndi iro ya ike. Ihe anyi chi. Ihe ka mma na ndu… ISBN: 978-167-229-3 Subjects--Topical Terms: IgboLanguage Non-Fiction